Matiu 26:61 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 61 wee sị: “Nwoke a sịrị, ‘Enwere m ike ịkwatu ụlọ nsọ Chineke ma wuo ya n’ime ụbọchị atọ.’”+ Mak 15:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ndị na-agafe agafe nọ na-ekwujọ ya,+ na-efufe isi, sị: “Tụfịa! Gị onye ga-akwatu ụlọ nsọ, onye ga-ewukwa ya n’ụbọchị atọ,+ Jọn 2:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Jizọs zara ha, sị: “Kụtuonụ ụlọ nsọ a,+ n’ime ụbọchị atọ, m ga-ewu ya.”
29 Ndị na-agafe agafe nọ na-ekwujọ ya,+ na-efufe isi, sị: “Tụfịa! Gị onye ga-akwatu ụlọ nsọ, onye ga-ewukwa ya n’ụbọchị atọ,+