Matiu 26:61 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 61 wee sị: “Nwoke a sịrị, ‘Enwere m ike ịkwatu ụlọ nsọ Chineke ma wuo ya n’ime ụbọchị atọ.’”+ Matiu 27:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 na-asị: “Gị onye ga-akwatu ụlọ nsọ,+ onye ga-ewukwa ya n’ụbọchị atọ, zọpụta onwe gị! Ọ bụrụ na ị bụ ọkpara Chineke, si n’osisi ịta ahụhụ ahụ rịdata!”+ Mak 14:58 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 58 “Anyị nụrụ ka ọ na-asị, ‘M ga-akwatu ụlọ nsọ a nke e ji aka mee, n’ime ụbọchị atọ, m ga-ewu ọzọ nke a na-ejighị aka mee.”’+
40 na-asị: “Gị onye ga-akwatu ụlọ nsọ,+ onye ga-ewukwa ya n’ụbọchị atọ, zọpụta onwe gị! Ọ bụrụ na ị bụ ọkpara Chineke, si n’osisi ịta ahụhụ ahụ rịdata!”+
58 “Anyị nụrụ ka ọ na-asị, ‘M ga-akwatu ụlọ nsọ a nke e ji aka mee, n’ime ụbọchị atọ, m ga-ewu ọzọ nke a na-ejighị aka mee.”’+