Matiu 27:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Mgbe ha bịarutere ebe a na-akpọ Gọlgọta,+ ya bụ, Ebe Okpokoro Isi, Luk 23:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Mgbe ha rukwara n’ebe a na-akpọ Okpokoro Isi,+ n’ebe ahụ ka ha kpọgidere ya na ndị ajọ omume ahụ n’osisi, otu onye n’aka nri ya, otu onye n’aka ekpe ya.+ Jọn 19:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 O buuru osisi ịta ahụhụ ahụ n’onwe ya+ wee gawa+ ebe ahụ a na-akpọ Ebe Okpokoro Isi, nke a na-akpọ Gọlgọta n’asụsụ Hibru;+ Ndị Hibru 13:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi ya, Jizọs tara ahụhụ ná mpụga ọnụ ụzọ ámá,+ ka o wee jiri ọbara ya+ doo ndị mmadụ nsọ.+
33 Mgbe ha rukwara n’ebe a na-akpọ Okpokoro Isi,+ n’ebe ahụ ka ha kpọgidere ya na ndị ajọ omume ahụ n’osisi, otu onye n’aka nri ya, otu onye n’aka ekpe ya.+
17 O buuru osisi ịta ahụhụ ahụ n’onwe ya+ wee gawa+ ebe ahụ a na-akpọ Ebe Okpokoro Isi, nke a na-akpọ Gọlgọta n’asụsụ Hibru;+