Luk 23:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ìgwè mmadụ guzo ma na-ekiri ihe na-emenụ.+ Ma ndị na-achị achị nọ na-akwa ya emo, sị: “Ọ zọpụtara ndị ọzọ; ya zọpụta+ onwe ya, ma ọ bụrụ na onye a bụ Kraịst nke Chineke, Onye Ọ Họọrọ.”+
35 Ìgwè mmadụ guzo ma na-ekiri ihe na-emenụ.+ Ma ndị na-achị achị nọ na-akwa ya emo, sị: “Ọ zọpụtara ndị ọzọ; ya zọpụta+ onwe ya, ma ọ bụrụ na onye a bụ Kraịst nke Chineke, Onye Ọ Họọrọ.”+