Abụ Ọma 69:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Kama ha nyere m ahịhịa na-egbu mmadụ ka m taa,+Ha nwakwara ime ka m ṅụọ mmanya gbara ụka mgbe akpịrị na-akpọ m nkụ.+ Matiu 27:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 Ozugbo ahụ, otu onye n’ime ha gbaara ọsọ were ogbo, mikpuo ya n’ime mmanya gbara ụka,+ dokwasịkwa ya n’okporo amị wee malite inye ya ka ọ ṅụọ.+ Jọn 19:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Otu ite nke mmanya gbara ụka juru dọrọ n’ebe ahụ. Ya mere, ha weere ogbo nke mmanya ahụ gbara ụka juru, fanye ya n’okporo osisi hisop, welie ya tinye n’ọnụ ya.+
21 Kama ha nyere m ahịhịa na-egbu mmadụ ka m taa,+Ha nwakwara ime ka m ṅụọ mmanya gbara ụka mgbe akpịrị na-akpọ m nkụ.+
48 Ozugbo ahụ, otu onye n’ime ha gbaara ọsọ were ogbo, mikpuo ya n’ime mmanya gbara ụka,+ dokwasịkwa ya n’okporo amị wee malite inye ya ka ọ ṅụọ.+
29 Otu ite nke mmanya gbara ụka juru dọrọ n’ebe ahụ. Ya mere, ha weere ogbo nke mmanya ahụ gbara ụka juru, fanye ya n’okporo osisi hisop, welie ya tinye n’ọnụ ya.+