Abụ Ọma 31:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’aka gị ka m na-enyefe mmụọ m.+Ị napụtawo m,+ Jehova Chineke nke eziokwu.+ Matiu 27:50 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 50 Jizọs tiri mkpu ọzọ n’oké olu, wee kubie ume.+ Luk 23:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Jizọs wee tie mkpu n’oké olu, sị: “Nna, n’aka gị ka m na-enyefe mmụọ m.”+ Mgbe o kwuru nke a, o kubiri ume.+ Jọn 19:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Mgbe Jizọs natara mmanya ahụ gbara ụka, ọ sịrị: “E mechawo ya!”+ o hulatara isi wee kubie ume.+
46 Jizọs wee tie mkpu n’oké olu, sị: “Nna, n’aka gị ka m na-enyefe mmụọ m.”+ Mgbe o kwuru nke a, o kubiri ume.+