Matiu 28:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ma mmụọ ozi+ ahụ gwara ndị inyom ahụ, sị: “Unu atụla egwu, n’ihi na m maara na unu na-achọ Jizọs,+ onye a kpọgidere n’osisi. Luk 24:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ka ihe a nọ na-agbagwoju ha anya, lee! ndị ikom abụọ ndị yi uwe na-enwu gbaa guzoro ha n’akụkụ.+
5 Ma mmụọ ozi+ ahụ gwara ndị inyom ahụ, sị: “Unu atụla egwu, n’ihi na m maara na unu na-achọ Jizọs,+ onye a kpọgidere n’osisi.