Matiu 28:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ya mere, ha ji egwu na oké ọṅụ hapụ ili ncheta ahụ ọsọ ọsọ, gbara ọsọ gaa ịkọrọ ndị na-eso ụzọ ya.+ Luk 24:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 ha wee si n’ili ncheta ahụ laghachi ma kọọrọ mmadụ iri na otu ahụ na ndị ọzọ niile ihe ndị a niile.+
8 Ya mere, ha ji egwu na oké ọṅụ hapụ ili ncheta ahụ ọsọ ọsọ, gbara ọsọ gaa ịkọrọ ndị na-eso ụzọ ya.+
9 ha wee si n’ili ncheta ahụ laghachi ma kọọrọ mmadụ iri na otu ahụ na ndị ọzọ niile ihe ndị a niile.+