Ilu 17:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ịba mba na-abami onye nwere nghọta n’ahụ́+ karịa iti onye nzuzu ihe ugboro otu narị.+ Mak 8:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ọ tụgharịrị, lee ndị na-eso ụzọ ya anya ma baara Pita mba, sị: “Gaa m n’azụ, Setan, n’ihi na ihe ndị ị na-eche abụghị echiche Chineke, kama nke mmadụ.”+
33 Ọ tụgharịrị, lee ndị na-eso ụzọ ya anya ma baara Pita mba, sị: “Gaa m n’azụ, Setan, n’ihi na ihe ndị ị na-eche abụghị echiche Chineke, kama nke mmadụ.”+