Matiu 24:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 “Mgbe ahụ, ọ bụrụ na onye ọ bụla asị unu, ‘Lee! Kraịst nọ n’ebe a,’+ ma ọ bụ, ‘Ọ nọ n’ebe ahụ!’ unu ekwela.+ Mak 13:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “Mgbe ahụkwa, ọ bụrụ na onye ọ bụla asị unu, ‘Lee! Kraịst nọ n’ebe a,’ ‘Lee! Ọ nọ n’ebe ahụ,’+ unu ekwela.+
23 “Mgbe ahụ, ọ bụrụ na onye ọ bụla asị unu, ‘Lee! Kraịst nọ n’ebe a,’+ ma ọ bụ, ‘Ọ nọ n’ebe ahụ!’ unu ekwela.+
21 “Mgbe ahụkwa, ọ bụrụ na onye ọ bụla asị unu, ‘Lee! Kraịst nọ n’ebe a,’ ‘Lee! Ọ nọ n’ebe ahụ,’+ unu ekwela.+