Diuterọnọmi 28:52 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 52 Ha ga-anọchibido gị n’obodo gị ruo mgbe mgbidi gị dị elu e wusiri ike, bụ́ ndị ị tụkwasịrị obi, ga-ada n’ala gị dum, ee, ha ga-anọchibido gị n’obodo gị niile, n’ala gị dum, bụ́ nke Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị.+ Diuterọnọmi 32:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 A sị nnọọ na ha maara ihe,+ ha gaara echebara ihe a echiche!+Ha gaara eche echiche banyere ihe ga-emesị bụrụ ọgwụgwụ ha.+
52 Ha ga-anọchibido gị n’obodo gị ruo mgbe mgbidi gị dị elu e wusiri ike, bụ́ ndị ị tụkwasịrị obi, ga-ada n’ala gị dum, ee, ha ga-anọchibido gị n’obodo gị niile, n’ala gị dum, bụ́ nke Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị.+
29 A sị nnọọ na ha maara ihe,+ ha gaara echebara ihe a echiche!+Ha gaara eche echiche banyere ihe ga-emesị bụrụ ọgwụgwụ ha.+