Abụ Ọma 81:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 A sị nnọọ na ndị m gere m ntị,+A sị nnọọ na Izrel jere ije n’ụzọ m!+ Ilu 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Onye maara ihe ga-ege ntị ma nwetakwuo ntụziaka,+ ọ bụkwa onye nwere nghọta na-enweta ezi ntụziaka,+ Ilu 27:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Mara ihe, nwa m, wee mee ka obi m ṅụrịa,+ ka m wee zaa onye na-akwa m emo okwu.+
5 Onye maara ihe ga-ege ntị ma nwetakwuo ntụziaka,+ ọ bụkwa onye nwere nghọta na-enweta ezi ntụziaka,+