Matiu 21:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ma, ọ bụrụ na anyị asị, ‘O si n’aka mmadụ,’ anyị na-atụ ìgwè mmadụ a egwu,+ n’ihi na ha niile weere Jọn dị ka onye amụma.”+ Mak 11:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ma ànyị ga-anwa anwa sị, ‘O si n’aka mmadụ’?”—Ha na-atụ ìgwè mmadụ ahụ egwu, n’ihi na ndị a niile weere ya na Jọn bụ onye amụma n’ezie.+
26 Ma, ọ bụrụ na anyị asị, ‘O si n’aka mmadụ,’ anyị na-atụ ìgwè mmadụ a egwu,+ n’ihi na ha niile weere Jọn dị ka onye amụma.”+
32 Ma ànyị ga-anwa anwa sị, ‘O si n’aka mmadụ’?”—Ha na-atụ ìgwè mmadụ ahụ egwu, n’ihi na ndị a niile weere ya na Jọn bụ onye amụma n’ezie.+