7 Na-enyenụ mmadụ niile ihe ruuru ha, onye e kwesịrị ịtụrụ ụtụ isi, tụọrọnụ ya ụtụ isi;+ onye e kwesịrị ịtụrụ ụtụ ahịa, tụọrọnụ ya ụtụ ahịa; onye e kwesịrị ịtụ egwu, tụọnụ ya egwu;+ onye e kwesịrị ịsọpụrụ, sọpụrụnụ ya.+
3Nọgide na-echetara ha ka ha na-edo onwe ha n’okpuru+ ọchịchị na ikike+ dị iche iche ka ha na-erubekwara ha isi dị ka ndị na-achị achị, ka ha dị njikere ịrụ ezi ọrụ ọ bụla,+