Matiu 22:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ha wee sị: “Ọ bụ nke Siza.” Mgbe ahụ, ọ sịrị ha: “Ya mere, kwụọnụ Siza ihe Siza, ma kwụọnụ Chineke ihe Chineke.”+ Mak 12:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jizọs wee sị: “Kwụọnụ Siza ihe Siza,+ ma kwụọnụ Chineke ihe Chineke.”+ Ihe o kwuru wee ju ha anya.+ Luk 23:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ha wee malite ibo ya ebubo,+ sị: “Anyị chọpụtara na nwoke a na-ekpu mba anyị ihu+ ma na-amachibido ịkwụ Siza ụtụ isi,+ na-ekwukwa na ya onwe ya bụ Kraịst, bụ́ eze.”+
21 Ha wee sị: “Ọ bụ nke Siza.” Mgbe ahụ, ọ sịrị ha: “Ya mere, kwụọnụ Siza ihe Siza, ma kwụọnụ Chineke ihe Chineke.”+
17 Jizọs wee sị: “Kwụọnụ Siza ihe Siza,+ ma kwụọnụ Chineke ihe Chineke.”+ Ihe o kwuru wee ju ha anya.+
2 Ha wee malite ibo ya ebubo,+ sị: “Anyị chọpụtara na nwoke a na-ekpu mba anyị ihu+ ma na-amachibido ịkwụ Siza ụtụ isi,+ na-ekwukwa na ya onwe ya bụ Kraịst, bụ́ eze.”+