Matiu 26:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Mgbe o ruru ná mgbede,+ ya na mmadụ iri na abụọ ahụ na-eso ụzọ ya nọ na-eri ihe na tebụl.+ Mak 14:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Mgbe o ruru ná mgbede, ya na mmadụ iri na abụọ ahụ bịara.+