Jọn 18:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Paịlet sịrị ya: “Gịnị bụ eziokwu?” Mgbe o kwusịrị ihe a, ọ gaghachikwuuru ndị Juu, sị ha: “O nweghị ihe ọjọọ m hụrụ o mere.+ Ndị Hibru 7:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 N’ihi na ụdị nnukwu onye nchụàjà a kwesịrị anyị,+ onye na-eguzosi ike n’ihe,+ onye na-adịghị aghụghọ,+ onye a na-emerụghị emerụ,+ onye e kewapụrụ n’ebe ndị mmehie nọ,+ o wee dị elu karịa eluigwe.+ 1 Pita 2:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ dịghị mmehie o mere,+ a hụghịkwa aghụghọ n’ọnụ ya.+
38 Paịlet sịrị ya: “Gịnị bụ eziokwu?” Mgbe o kwusịrị ihe a, ọ gaghachikwuuru ndị Juu, sị ha: “O nweghị ihe ọjọọ m hụrụ o mere.+
26 N’ihi na ụdị nnukwu onye nchụàjà a kwesịrị anyị,+ onye na-eguzosi ike n’ihe,+ onye na-adịghị aghụghọ,+ onye a na-emerụghị emerụ,+ onye e kewapụrụ n’ebe ndị mmehie nọ,+ o wee dị elu karịa eluigwe.+