Ọrụ Ndịozi 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Mgbe o kwusịrị ihe ndị a, ka ha nọ na-ele anya, e buliri ya elu,+ ígwé ojii kpuchikwara ya, ha wee ghara ịhụkwa ya anya.+
9 Mgbe o kwusịrị ihe ndị a, ka ha nọ na-ele anya, e buliri ya elu,+ ígwé ojii kpuchikwara ya, ha wee ghara ịhụkwa ya anya.+