Jọn 14:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Unu nụrụ na m sịrị unu, M na-ala, m na-alọghachikwutekwa unu. Ọ bụrụ na unu hụrụ m n’anya, unu ga-aṅụrị ọṅụ na m na-alakwuru Nna m, n’ihi na Nna m ka m ukwuu.+ Jọn 16:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ya mere, unu onwe unu, n’ezie, na-eru uju ugbu a; ma m ga-ahụ unu ọzọ, obi unu ga-aṅụrịkwa ọṅụ,+ ọ dịghịkwa onye ga-anapụ unu ọṅụ unu. Ọrụ Ndịozi 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mgbe ha nọkwa na-ele anya na mbara igwe ka ọ na-aga,+ lee! ụmụ nwoke abụọ ndị yi uwe ọcha+ guzoro ha n’akụkụ, Ọrụ Ndịozi 1:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ha wee si n’ugwu a na-akpọ Ugwu Oliv, nke dị nso na Jeruselem, laghachi+ na Jeruselem, nke bụ́ njem na-ewe otu ụbọchị izu ike site n’ebe ahụ.+
28 Unu nụrụ na m sịrị unu, M na-ala, m na-alọghachikwutekwa unu. Ọ bụrụ na unu hụrụ m n’anya, unu ga-aṅụrị ọṅụ na m na-alakwuru Nna m, n’ihi na Nna m ka m ukwuu.+
22 Ya mere, unu onwe unu, n’ezie, na-eru uju ugbu a; ma m ga-ahụ unu ọzọ, obi unu ga-aṅụrịkwa ọṅụ,+ ọ dịghịkwa onye ga-anapụ unu ọṅụ unu.
10 Mgbe ha nọkwa na-ele anya na mbara igwe ka ọ na-aga,+ lee! ụmụ nwoke abụọ ndị yi uwe ọcha+ guzoro ha n’akụkụ,
12 Ha wee si n’ugwu a na-akpọ Ugwu Oliv, nke dị nso na Jeruselem, laghachi+ na Jeruselem, nke bụ́ njem na-ewe otu ụbọchị izu ike site n’ebe ahụ.+