Matiu 2:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 O wee biri n’obodo a na-akpọ Nazaret,+ ka e wee mezuo ihe e kwuru site n’ọnụ ndị amụma, sị: “A ga-akpọ ya onye Nazaret.”+ Luk 1:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 N’ọnwa nke isii ya, Chineke zipụrụ mmụọ ozi Gebriel+ ka ọ gaa n’obodo Galili nke a na-akpọ Nazaret,
23 O wee biri n’obodo a na-akpọ Nazaret,+ ka e wee mezuo ihe e kwuru site n’ọnụ ndị amụma, sị: “A ga-akpọ ya onye Nazaret.”+
26 N’ọnwa nke isii ya, Chineke zipụrụ mmụọ ozi Gebriel+ ka ọ gaa n’obodo Galili nke a na-akpọ Nazaret,