Luk 1:80 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 80 Nwatakịrị ahụ wee na-eto,+ na-agbasikwa ike n’ime mmụọ, ọ nọgidekwara n’ọzara ruo ụbọchị o gosiri Izrel onwe ya n’ihu ọha.
80 Nwatakịrị ahụ wee na-eto,+ na-agbasikwa ike n’ime mmụọ, ọ nọgidekwara n’ọzara ruo ụbọchị o gosiri Izrel onwe ya n’ihu ọha.