Jeremaya 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Tupu mụ akpụọ gị n’ime afọ,+ amaara m gị,+ tupu gị esi n’akpa nwa pụta, edoro m gị nsọ.+ Emere m gị onye amụma nke mba dị iche iche.” Ndị Rom 9:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 n’ihi na mgbe a na-amụbeghị ha, mgbe ha na-emebeghịkwa ihe ọma ma ọ bụ ihe ọjọọ ọ bụla,+ ka nzube Chineke n’ihe banyere ime nhọrọ ahụ wee dabere, ọ bụghị n’ọrụ, kama n’Onye ahụ nke kpọrọ òkù,+ Ndị Galeshia 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ma mgbe Chineke, onye kewapụtara m n’afọ nne m ma kpọọ+ m site n’obiọma ya na-erughịrị mmadụ,+ chere na ọ dị mma
5 “Tupu mụ akpụọ gị n’ime afọ,+ amaara m gị,+ tupu gị esi n’akpa nwa pụta, edoro m gị nsọ.+ Emere m gị onye amụma nke mba dị iche iche.”
11 n’ihi na mgbe a na-amụbeghị ha, mgbe ha na-emebeghịkwa ihe ọma ma ọ bụ ihe ọjọọ ọ bụla,+ ka nzube Chineke n’ihe banyere ime nhọrọ ahụ wee dabere, ọ bụghị n’ọrụ, kama n’Onye ahụ nke kpọrọ òkù,+
15 Ma mgbe Chineke, onye kewapụtara m n’afọ nne m ma kpọọ+ m site n’obiọma ya na-erughịrị mmadụ,+ chere na ọ dị mma