Mak 7:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 O wee nye ha iwu ka ha ghara ịkọrọ onye ọ bụla;+ ma ka ọ na-enyekwu ha iwu, ka ha na-akọsakwu ya.+ Luk 8:56 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 56 Ndị mụrụ ya wee jupụta n’obi ụtọ; ma ọ gwara ha ka ha ghara ịkọrọ onye ọ bụla ihe merenụ.+
36 O wee nye ha iwu ka ha ghara ịkọrọ onye ọ bụla;+ ma ka ọ na-enyekwu ha iwu, ka ha na-akọsakwu ya.+