Jọn 1:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ọ dịghị mmadụ hụtụrụla Chineke mgbe ọ bụla;+ ọ bụ chi ahụ a mụrụ naanị ya+ nke nọ n’obi+ Nna ya kọwara ya.+ 2 Ndị Kọrịnt 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na ọ bụ Chineke sịrị: “Ka ìhè nwupụta n’ọchịchịrị,”+ ya onwe ya enwuwokwa n’obi anyị iji were ihe ọmụma ahụ dị ebube+ banyere Chineke mee ka ìhè dịrị+ na ha site n’ihu Kraịst.+
18 Ọ dịghị mmadụ hụtụrụla Chineke mgbe ọ bụla;+ ọ bụ chi ahụ a mụrụ naanị ya+ nke nọ n’obi+ Nna ya kọwara ya.+
6 N’ihi na ọ bụ Chineke sịrị: “Ka ìhè nwupụta n’ọchịchịrị,”+ ya onwe ya enwuwokwa n’obi anyị iji were ihe ọmụma ahụ dị ebube+ banyere Chineke mee ka ìhè dịrị+ na ha site n’ihu Kraịst.+