Matiu 7:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Sinụ n’ọnụ ụzọ ámá dị warara banye;+ n’ihi na okporo ụzọ nke na-eduba ná mbibi sara mbara ma dị obosara, ndị na-esikwa na ya abanye dị ọtụtụ; Ndị Filipaị 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ bụghị na mụ anatawo ya ma ọ bụ na e mewo ka m zuo okè,+ kama m na-achụso+ ya iji hụ ma m̀ ga-ejide+ ihe ahụ ọ bụ n’ihi ya ka Kraịst Jizọs ji jide m.+
13 “Sinụ n’ọnụ ụzọ ámá dị warara banye;+ n’ihi na okporo ụzọ nke na-eduba ná mbibi sara mbara ma dị obosara, ndị na-esikwa na ya abanye dị ọtụtụ;
12 Ọ bụghị na mụ anatawo ya ma ọ bụ na e mewo ka m zuo okè,+ kama m na-achụso+ ya iji hụ ma m̀ ga-ejide+ ihe ahụ ọ bụ n’ihi ya ka Kraịst Jizọs ji jide m.+