Jọn 5:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 wee pụta, ndị mere ezi ihe ga-enweta mbilite n’ọnwụ nke ndụ,+ ndị mere ajọ omume ga-enweta mbilite n’ọnwụ nke ikpe.+ Jọn 11:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Mata wee sị ya: “Amaara m na ọ ga-ebili n’oge mbilite n’ọnwụ+ n’ụbọchị ikpeazụ.” Ọrụ Ndịozi 24:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 enwekwara m olileanya+ n’ebe Chineke nọ, bụ́ olileanya nke ndị a n’onwe ha nwekwara, na a gaje inwe mbilite n’ọnwụ+ nke ma ndị ezi omume+ ma ndị ajọ omume.+
29 wee pụta, ndị mere ezi ihe ga-enweta mbilite n’ọnwụ nke ndụ,+ ndị mere ajọ omume ga-enweta mbilite n’ọnwụ nke ikpe.+
15 enwekwara m olileanya+ n’ebe Chineke nọ, bụ́ olileanya nke ndị a n’onwe ha nwekwara, na a gaje inwe mbilite n’ọnwụ+ nke ma ndị ezi omume+ ma ndị ajọ omume.+