Luk 14:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ị ga-enwekwa obi ụtọ, n’ihi na ha enweghị ihe ọ bụla ha ga-eji kwụọ gị ụgwọ. N’ihi na a ga-akwụ gị ụgwọ ná mbilite n’ọnwụ+ nke ndị ezi omume.” Ndị Hibru 11:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ndị inyom nwetaghachiri ndị ha nwụrụ anwụ site ná mbilite n’ọnwụ;+ ma e mekpọrọ ndị ọzọ ọnụ n’ihi na ha ekweghị ka e jiri ihe mgbapụta ọ bụla tọhapụ ha, ka ha wee nweta mbilite n’ọnwụ ka mma.
14 ị ga-enwekwa obi ụtọ, n’ihi na ha enweghị ihe ọ bụla ha ga-eji kwụọ gị ụgwọ. N’ihi na a ga-akwụ gị ụgwọ ná mbilite n’ọnwụ+ nke ndị ezi omume.”
35 Ndị inyom nwetaghachiri ndị ha nwụrụ anwụ site ná mbilite n’ọnwụ;+ ma e mekpọrọ ndị ọzọ ọnụ n’ihi na ha ekweghị ka e jiri ihe mgbapụta ọ bụla tọhapụ ha, ka ha wee nweta mbilite n’ọnwụ ka mma.