Ezikiel 34:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “‘N’ihi na nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Lee m, mụ onwe m ga-achọta atụrụ m wee lekọta ha.+ Matiu 18:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Gịnị ka unu chere? Ọ bụrụ na otu nwoke nwere otu narị atụrụ ma otu n’ime ha akpafuo,+ ọ́ gaghị ahapụ iri itoolu na itoolu ahụ n’elu ugwu wee gaa chọwa nke ahụ kpafuru akpafu?+ Luk 19:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na Nwa nke mmadụ bịara ịchọ na ịzọpụta ihe furu efu.”+ 1 Pita 2:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 N’ihi na unu dị ka atụrụ ndị na-akpafu akpafu;+ ma ugbu a, unu alaghachikwuruwo onye ọzụzụ atụrụ+ na onye nlekọta nke mkpụrụ obi unu.
11 “‘N’ihi na nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Lee m, mụ onwe m ga-achọta atụrụ m wee lekọta ha.+
12 “Gịnị ka unu chere? Ọ bụrụ na otu nwoke nwere otu narị atụrụ ma otu n’ime ha akpafuo,+ ọ́ gaghị ahapụ iri itoolu na itoolu ahụ n’elu ugwu wee gaa chọwa nke ahụ kpafuru akpafu?+
25 N’ihi na unu dị ka atụrụ ndị na-akpafu akpafu;+ ma ugbu a, unu alaghachikwuruwo onye ọzụzụ atụrụ+ na onye nlekọta nke mkpụrụ obi unu.