Matiu 26:69 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 69 Pita nọkwa ọdụ n’èzí, na mbara èzí ahụ; otu nwa agbọghọ na-eje ozi wee bịakwute ya, sị: “Gị onwe gị na Jizọs onye Galili na-anọ!”+ Mak 14:66 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 66 Mgbe Pita nọ n’ala na mbara èzí ahụ, otu n’ime ụmụ agbọghọ ndị na-ejere nnukwu onye nchụàjà ahụ ozi bịara,+
69 Pita nọkwa ọdụ n’èzí, na mbara èzí ahụ; otu nwa agbọghọ na-eje ozi wee bịakwute ya, sị: “Gị onwe gị na Jizọs onye Galili na-anọ!”+
66 Mgbe Pita nọ n’ala na mbara èzí ahụ, otu n’ime ụmụ agbọghọ ndị na-ejere nnukwu onye nchụàjà ahụ ozi bịara,+