Mak 14:68 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 68 Ma ọ gọrọ agọ, sị: “Amaghị m onye ọ bụ, aghọtaghịkwa m ihe ị na-ekwu,” o wee pụọ n’èzí gaa n’ime ọnụ ụlọ mbata.+ Jọn 18:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Saịmọn Pita guzo na-anya ọkụ. Ha wee sị ya: “Ọ̀ bụ na ị bụghị otu n’ime ndị na-eso ụzọ ya?” Ọ gọrọ agọ wee sị: “Abụghị m.”+
68 Ma ọ gọrọ agọ, sị: “Amaghị m onye ọ bụ, aghọtaghịkwa m ihe ị na-ekwu,” o wee pụọ n’èzí gaa n’ime ọnụ ụlọ mbata.+
25 Saịmọn Pita guzo na-anya ọkụ. Ha wee sị ya: “Ọ̀ bụ na ị bụghị otu n’ime ndị na-eso ụzọ ya?” Ọ gọrọ agọ wee sị: “Abụghị m.”+