1 Ndị Kọrịnt 11:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma achọrọ m ka unu mara na Kraịst bụ isi nke nwoke ọ bụla;+ nwoke bụkwa isi nke nwaanyị;+ Chineke bụkwa isi nke Kraịst.+ Ndị Efesọs 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 ka Chineke nke Onyenwe anyị Jizọs Kraịst, bụ́ Nna nke ebube, wee nye unu mmụọ nke amamihe,+ ka unu wee ghọta ihe ndị ọ na-ekpughe n’ihe metụtara ezi ihe ọmụma banyere ya+; Ndị Kọlọsi 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Anyị na-ekele+ Chineke bụ́ Nna nke Onyenwe anyị Jizọs Kraịst oge niile mgbe anyị na-ekpe ekpere maka unu,+
3 Ma achọrọ m ka unu mara na Kraịst bụ isi nke nwoke ọ bụla;+ nwoke bụkwa isi nke nwaanyị;+ Chineke bụkwa isi nke Kraịst.+
17 ka Chineke nke Onyenwe anyị Jizọs Kraịst, bụ́ Nna nke ebube, wee nye unu mmụọ nke amamihe,+ ka unu wee ghọta ihe ndị ọ na-ekpughe n’ihe metụtara ezi ihe ọmụma banyere ya+;
3 Anyị na-ekele+ Chineke bụ́ Nna nke Onyenwe anyị Jizọs Kraịst oge niile mgbe anyị na-ekpe ekpere maka unu,+