Matiu 7:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 n’ihi na ọ na-ezi ha ihe dị ka onye nwere ikike,+ ọ bụghị dị ka ndị odeakwụkwọ ha. Jọn 7:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Ndị ọrụ nche ahụ zara, sị: “Ọ dịtụbeghị onye ọzọ si otú a kwuo okwu.”+