Jọn 3:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ọ bụ ihe ọ hụrụ na ihe ọ nụrụ ka ọ na-agba àmà ya,+ ma ọ dịghị onye na-anabata àmà ya.+ 1 Ndị Kọrịnt 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma onye anụ ahụ́ na-achị adịghị anabata ihe ndị metụtara mmụọ Chineke, n’ihi na ha bụụrụ ya ihe nzuzu; ọ pụghịkwa ịmara ha,+ n’ihi na a na-enyocha ha n’ụzọ ime mmụọ.
14 Ma onye anụ ahụ́ na-achị adịghị anabata ihe ndị metụtara mmụọ Chineke, n’ihi na ha bụụrụ ya ihe nzuzu; ọ pụghịkwa ịmara ha,+ n’ihi na a na-enyocha ha n’ụzọ ime mmụọ.