26 Enwere m ọtụtụ ihe m ga-ekwu banyere unu nakwa ihe m ga-ekpebi ikpe na ha. N’ezie, onye zitere m bụ onye eziokwu, ihe m nụrụ n’ọnụ ya ka m na-ekwu n’ụwa.”+
15 Adịkwaghị m akpọ unu ndị ohu, n’ihi na ohu adịghị ama ihe nna ya ukwu na-eme. Kama ana m akpọ unu ndị enyi m,+ n’ihi na ihe niile m nụrụ n’ọnụ Nna m ka m mere ka unu mara.+