Matiu 10:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 ma onye ọ bụla nke na-agọnahụ m n’ihu mmadụ, m ga-agọnahụkwa+ ya n’ihu Nna m nke nọ n’eluigwe. Ndị Hibru 10:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Olee ụdị ntaramahụhụ ka njọ+ unu chere e kwesịrị inye onye zọkwasịrị+ Ọkpara Chineke ụkwụ, onye wekwaara ọbara+ nke ọgbụgba ndụ ahụ e ji doo ya nsọ dị ka ihe na-abaghị uru, onye lelịkwara mmụọ nke obiọma na-erughịrị mmadụ, mejọọkwa ya?+
29 Olee ụdị ntaramahụhụ ka njọ+ unu chere e kwesịrị inye onye zọkwasịrị+ Ọkpara Chineke ụkwụ, onye wekwaara ọbara+ nke ọgbụgba ndụ ahụ e ji doo ya nsọ dị ka ihe na-abaghị uru, onye lelịkwara mmụọ nke obiọma na-erughịrị mmadụ, mejọọkwa ya?+