Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Kọrịnt 1
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

1 Ndị Kọrịnt 1:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 9:15; Ro 1:1; 1Ti 2:7
  • +2Kọ 1:1; Kọl 1:1
  • +Ọrụ 18:17

1 Ndị Kọrịnt 1:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 18:1
  • +Jn 17:19; 1Kọ 6:11; Hib 2:11; 9:14
  • +Da 7:27; 1Pi 1:15
  • +Mt 12:21; Ọrụ 4:12
  • +Ro 3:22; Efe 4:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/1994, p. 24-25

1 Ndị Kọrịnt 1:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Taị 2:11
  • +Ọg 6:26; Fil 4:7
  • +2Pi 1:2

1 Ndị Kọrịnt 1:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 1:17
  • +Efe 1:7; 2:7

1 Ndị Kọrịnt 1:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 8:9; Efe 3:19
  • +Kọl 1:9

1 Ndị Kọrịnt 1:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 18:5; 2Ti 1:8

1 Ndị Kọrịnt 1:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Hib 6:4
  • +Lu 17:30; 2Te 1:7; 1Pi 1:7

1 Ndị Kọrịnt 1:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 14:4; 1Te 3:13; 2Te 3:3
  • +Kọl 1:22
  • +1Kọ 4:5; 5:5; Mkp 1:10
  • +1Te 5:23

1 Ndị Kọrịnt 1:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 7:9; Aịz 49:7
  • +Jn 17:21; 1Jn 1:3

1 Ndị Kọrịnt 1:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Te 3:6
  • +2Kọ 13:10
  • +2Kọ 13:11; Fil 2:2
  • +Ro 16:17; Efe 4:3
  • +Ro 15:5; 2Kọ 13:11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Teta!,

    5/8/2003, p. 24-25

1 Ndị Kọrịnt 1:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 5:1; 1Kọ 5:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/15/1997, p. 28-29

1 Ndị Kọrịnt 1:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 18:24; 1Kọ 3:4, 21

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/1/1996, p. 21-22

1 Ndị Kọrịnt 1:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Efe 4:5
  • +Ọrụ 2:38

1 Ndị Kọrịnt 1:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 18:8
  • +Ro 16:23

1 Ndị Kọrịnt 1:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 16:15

1 Ndị Kọrịnt 1:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 9:15
  • +1Kọ 2:1

1 Ndị Kọrịnt 1:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Jn 2:17
  • +Ọrụ 17:18; 1Kọ 2:14
  • +1Kọ 15:2
  • +Ro 1:16

1 Ndị Kọrịnt 1:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 33:10; 1Kọ 3:19
  • +Jer 8:9; 1Ti 6:20
  • +Aịz 29:14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    9/15/1992, p. 21-24

1 Ndị Kọrịnt 1:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 33:18
  • +Ọrụ 17:18
  • +Efe 2:2
  • +Job 12:17; Ro 1:22

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    9/15/1992, p. 19-20

1 Ndị Kọrịnt 1:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Kọl 2:8
  • +Mt 11:25; Lu 10:21
  • +Ọrụ 17:19; 1Kọ 2:14; 3:18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2008, p. 26

    9/15/1992, p. 19-24

1 Ndị Kọrịnt 1:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 12:38; Lu 11:29
  • +Ọrụ 17:18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    9/15/1992, p. 22-23

1 Ndị Kọrịnt 1:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 2:2
  • +Aịz 8:14
  • +Ọrụ 17:32

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/1/2012, p. 23

    8/15/2010, p. 4

    6/15/2003, p. 6

    6/15/1999, p. 29-30

1 Ndị Kọrịnt 1:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mk 13:26
  • +1Kọ 1:30; Kọl 2:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Bịaruo Jehova Nso, p. 87-96

    Ụlọ Nche,

    6/15/2015, p. 3-7

    10/1/1990, p. 20

1 Ndị Kọrịnt 1:25

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 13:4

1 Ndị Kọrịnt 1:26

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 4:13
  • +Ro 8:30
  • +Jn 7:48; Jes 2:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/15/1994, p. 12-13

1 Ndị Kọrịnt 1:27

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Lu 16:8
  • +Mt 11:25

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/15/2014, p. 24

    8/15/1994, p. 12-13

1 Ndị Kọrịnt 1:28

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 4:17
  • +1Kọ 2:6

1 Ndị Kọrịnt 1:29

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 3:27; 1Kọ 4:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    9/15/1992, p. 22

1 Ndị Kọrịnt 1:30

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 23:5; Mkp 5:12
  • +Ro 10:4; 2Kọ 5:21
  • +Jn 17:19; Hib 10:10
  • +Ro 3:24; Kọl 1:14

1 Ndị Kọrịnt 1:31

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 9:24; 2Kọ 10:17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/2005, p. 13

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

1 Kọr. 1:1Ọrụ 9:15; Ro 1:1; 1Ti 2:7
1 Kọr. 1:12Kọ 1:1; Kọl 1:1
1 Kọr. 1:1Ọrụ 18:17
1 Kọr. 1:2Ọrụ 18:1
1 Kọr. 1:2Jn 17:19; 1Kọ 6:11; Hib 2:11; 9:14
1 Kọr. 1:2Da 7:27; 1Pi 1:15
1 Kọr. 1:2Mt 12:21; Ọrụ 4:12
1 Kọr. 1:2Ro 3:22; Efe 4:5
1 Kọr. 1:32Pi 1:2
1 Kọr. 1:3Taị 2:11
1 Kọr. 1:3Ọg 6:26; Fil 4:7
1 Kọr. 1:4Jn 1:17
1 Kọr. 1:4Efe 1:7; 2:7
1 Kọr. 1:52Kọ 8:9; Efe 3:19
1 Kọr. 1:5Kọl 1:9
1 Kọr. 1:6Ọrụ 18:5; 2Ti 1:8
1 Kọr. 1:7Hib 6:4
1 Kọr. 1:7Lu 17:30; 2Te 1:7; 1Pi 1:7
1 Kọr. 1:8Ro 14:4; 1Te 3:13; 2Te 3:3
1 Kọr. 1:8Kọl 1:22
1 Kọr. 1:81Kọ 4:5; 5:5; Mkp 1:10
1 Kọr. 1:81Te 5:23
1 Kọr. 1:9Di 7:9; Aịz 49:7
1 Kọr. 1:9Jn 17:21; 1Jn 1:3
1 Kọr. 1:102Te 3:6
1 Kọr. 1:102Kọ 13:10
1 Kọr. 1:102Kọ 13:11; Fil 2:2
1 Kọr. 1:10Ro 16:17; Efe 4:3
1 Kọr. 1:10Ro 15:5; 2Kọ 13:11
1 Kọr. 1:11Le 5:1; 1Kọ 5:1
1 Kọr. 1:12Ọrụ 18:24; 1Kọ 3:4, 21
1 Kọr. 1:13Efe 4:5
1 Kọr. 1:13Ọrụ 2:38
1 Kọr. 1:14Ọrụ 18:8
1 Kọr. 1:14Ro 16:23
1 Kọr. 1:161Kọ 16:15
1 Kọr. 1:17Ọrụ 9:15
1 Kọr. 1:171Kọ 2:1
1 Kọr. 1:181Jn 2:17
1 Kọr. 1:18Ọrụ 17:18; 1Kọ 2:14
1 Kọr. 1:181Kọ 15:2
1 Kọr. 1:18Ro 1:16
1 Kọr. 1:19Ọm 33:10; 1Kọ 3:19
1 Kọr. 1:19Jer 8:9; 1Ti 6:20
1 Kọr. 1:19Aịz 29:14
1 Kọr. 1:20Aịz 33:18
1 Kọr. 1:20Ọrụ 17:18
1 Kọr. 1:20Efe 2:2
1 Kọr. 1:20Job 12:17; Ro 1:22
1 Kọr. 1:21Kọl 2:8
1 Kọr. 1:21Mt 11:25; Lu 10:21
1 Kọr. 1:21Ọrụ 17:19; 1Kọ 2:14; 3:18
1 Kọr. 1:22Mt 12:38; Lu 11:29
1 Kọr. 1:22Ọrụ 17:18
1 Kọr. 1:231Kọ 2:2
1 Kọr. 1:23Aịz 8:14
1 Kọr. 1:23Ọrụ 17:32
1 Kọr. 1:24Mk 13:26
1 Kọr. 1:241Kọ 1:30; Kọl 2:3
1 Kọr. 1:252Kọ 13:4
1 Kọr. 1:26Ọrụ 4:13
1 Kọr. 1:26Ro 8:30
1 Kọr. 1:26Jn 7:48; Jes 2:5
1 Kọr. 1:27Lu 16:8
1 Kọr. 1:27Mt 11:25
1 Kọr. 1:28Ro 4:17
1 Kọr. 1:281Kọ 2:6
1 Kọr. 1:29Ro 3:27; 1Kọ 4:7
1 Kọr. 1:30Jer 23:5; Mkp 5:12
1 Kọr. 1:30Ro 10:4; 2Kọ 5:21
1 Kọr. 1:30Jn 17:19; Hib 10:10
1 Kọr. 1:30Ro 3:24; Kọl 1:14
1 Kọr. 1:31Jer 9:24; 2Kọ 10:17
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
  • Gụọ nke Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (nwt)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
  • 31
Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
1 Ndị Kọrịnt 1:1-31

1 Ndị Kọrịnt

1 Pọl, onye a kpọrọ ịbụ onyeozi+ nke Jizọs Kraịst site n’uche Chineke,+ na Sọstenis+ nwanna anyị, 2 na-edetara ọgbakọ Chineke nke dị na Kọrịnt+ akwụkwọ, nakwa unu ndị e doro nsọ+ n’ime Kraịst Jizọs, ndị a kpọrọ ịbụ ndị nsọ,+ tinyere ndị niile nọ n’ebe ọ bụla na-akpọku aha+ Onyenwe anyị, Jizọs Kraịst, bụ́ Onyenwe anyị na ha:+

3 Ka obiọma na-erughịrị mmadụ+ na udo+ nke si n’aka Chineke bụ́ Nna anyị nakwa n’aka Onyenwe anyị Jizọs Kraịst dịrị unu.+

4 Ana m ekele Chineke maka unu mgbe niile n’ihi obiọma na-erughịrị mmadụ+ nke Chineke, nke e nyere unu n’ime Kraịst Jizọs;+ 5 na e mewo ka unu baa ọgaranya+ n’ime Ya n’ihe niile, n’inwe ike zuru ezu ikwu okwu nakwa n’ihe ọmụma zuru ezu,+ 6 ọbụna dị ka e meworo ka ịgba àmà banyere Kraịst+ gbanye mgbọrọgwụ n’etiti unu, 7 nke mere na ọ dịghị onyinye+ ọ bụla unu na-enweghị, ebe unu na-echeresi ike maka mkpughe+ nke Onyenwe anyị Jizọs Kraịst. 8 Chineke ga-emekwa ka unu guzosie ike+ ruo ọgwụgwụ, ka unu wee bụrụ ndị a na-apụghị ibo ebubo+ ọ bụla n’ụbọchị+ Onyenwe anyị Jizọs Kraịst.+ 9 Chineke kwesịrị ntụkwasị obi,+ onye kpọrọ unu ka unu na Ọkpara ya bụ́ Jizọs Kraịst Onyenwe anyị nwee mmekọrịta.+

10 Ma m na-agba unu ume,+ ụmụnna m, site n’aha+ Onyenwe anyị Jizọs Kraịst, ka unu niile na-ekwu otu ihe,+ ka nkewa gharakwa ịdị n’etiti unu,+ kama ka unu dị n’otu n’ụzọ kwesịrị ekwesị n’otu obi na n’otu echiche.+ 11 N’ihi na ndị ụlọ Kloi mere ka m mara+ banyere unu, ụmụnna m, na esemokwu dị n’etiti unu. 12 Ihe m na-ekwu bụ na onye ọ bụla n’ime unu na-asị: “Abụ m nke Pọl,” “Ma abụ m nke Apọlọs,”+ “Ma abụ m nke Sifas,” “Ma abụ m nke Kraịst.” 13 Kraịst wee bụrụ onye e kewara ekewa.+ Ọ̀ bụ Pọl ka a kpọgidere n’osisi n’ihi unu? Ka è mere unu baptizim+ n’aha Pọl? 14 Ana m ekele Chineke na ọ dịghị otu onye n’ime unu m mere baptizim ma e wezụga Krispọs+ na Geyọs,+ 15 nke mere na ọ dịghị onye pụrụ ikwu na e mere unu baptizim n’aha m. 16 Ee, emekwara m ezinụlọ Stefanas baptizim.+ Banyere ndị ọzọ, amaghị m ma ọ̀ dị onye ọzọ m mere baptizim. 17 N’ihi na Kraịst zipụrụ m,+ ọ bụghị ịga na-eme baptizim, kama ịga na-ezisa ozi ọma, ọ bụghị n’amamihe nke okwu ọnụ,+ ka e wee ghara ime ka osisi ịta ahụhụ nke Kraịst bụrụ ihe na-abaghị uru.

18 N’ihi na okwu banyere osisi ịta ahụhụ ahụ bụụrụ ndị na-ala n’iyi+ ihe nzuzu,+ ma ọ bụụrụ anyị bụ́ ndị a na-azọpụta+ ike nke Chineke.+ 19 N’ihi na e dere, sị: “M ga-eme ka amamihe nke ndị maara ihe laa n’iyi,+ ọgụgụ isi nke ndị nwere ọgụgụ isi+ ka m ga-ajụkwa.”+ 20 Olee ebe onye amamihe nọ? Olee ebe odeakwụkwọ nọ?+ Olee ebe ọ̀rụ́ ụka+ nke usoro ihe a nọ?+ Ọ̀ bụ na Chineke emeghị ka amamihe nke ụwa bụrụ ihe nzuzu?+ 21 N’ihi na ebe ọ bụ na ụwa esighị n’amamihe ya+ mara Chineke,+ Chineke ji amamihe ya hụ na ọ dị mma isi n’ihe a na-ekwusa nke bụ́ ihe nzuzu+ zọpụta ndị kwere ekwe.

22 N’ihi na ndị Juu na-asị ka e nye ha ihe ịrịba ama,+ ndị Grik na-achọkwa amamihe;+ 23 ma anyị na-ekwusa Kraịst a kpọgidere n’osisi,+ ọ bụụrụ ndị Juu ihe ịsụ ngọngọ,+ ma bụụrụ ndị mba ọzọ ihe nzuzu;+ 24 otú ọ dị, ọ bụụrụ ndị a kpọrọ, ma ndị Juu ma ndị Grik, Kraịst, bụ́ ike+ nke Chineke na amamihe+ nke Chineke. 25 N’ihi na ihe nzuzu nke Chineke maara ihe karịa ụmụ mmadụ, ihe na-adịghị ike nke Chineke dịkwa ike karịa ụmụ mmadụ.+

26 N’ihi na unu na-ahụ òkù ọ kpọrọ unu, ụmụnna m, na ọ bụghị ọtụtụ ndị maara ihe+ n’ụzọ anụ ahụ́ ka a kpọrọ,+ ọ bụghị ọtụtụ ndị dị ike,+ ọ bụghị ọtụtụ ndị si n’ezinụlọ eze ka a kpọrọ; 27 kama Chineke họọrọ ihe nzuzu nke ụwa,+ ka o wee menye ndị amamihe ihere; Chineke họkwaara ihe ndị na-adịghị ike nke ụwa, ka o wee menye ihe ndị dị ike ihere;+ 28 Chineke họkwaara ihe ndị dị ala nke ụwa na ihe ndị a na-elelị, bụ́ ihe ndị na-adịghị adị,+ ka o wee mee ka ihe ndị dị adị ghara ịdị irè,+ 29 ka anụ ahụ́ ọ bụla wee ghara ịnya isi+ n’ihu Chineke. 30 Ma ọ bụ n’ihi ya ka unu na Kraịst Jizọs ji dị n’otu, bụ́ onye ghọọrọ anyị amamihe+ nke si n’aka Chineke, ghọọkwara anyị ezi omume+ na ịdị nsọ+ na ntọhapụ site n’ihe mgbapụta;+ 31 ka o wee dị nnọọ ka e dere, sị: “Onye na-anya isi, ya jiri Jehova nyaa isi.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya