Matiu 26:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Otu n’ime mmadụ iri na abụọ ahụ, onye a na-akpọ Judas Iskarịọt,+ gakwuuru ndị isi nchụàjà Jọn 12:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma Judas Iskarịọt,+ otu n’ime ndị na-eso ụzọ ya, bụ́ onye na-aga ịrara ya nye, sịrị: