Matiu 10:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Saịmọn, onye na-anụ ọkụ n’obi,+ na Judas Iskarịọt, onye mesịrị rara ya nye.+ Luk 22:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma Setan banyere n’ime Judas, onye a na-akpọ Iskarịọt, onye a gụnyekọrọ n’ime mmadụ iri na abụọ ahụ;+ Jọn 13:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ya mere, mgbe ha nọ na-eri nri anyasị ahụ, mgbe Ekwensu tinyeworo ya n’obi Judas Iskarịọt,+ nwa Saịmọn, ịrara ya nye,+
3 Ma Setan banyere n’ime Judas, onye a na-akpọ Iskarịọt, onye a gụnyekọrọ n’ime mmadụ iri na abụọ ahụ;+
2 Ya mere, mgbe ha nọ na-eri nri anyasị ahụ, mgbe Ekwensu tinyeworo ya n’obi Judas Iskarịọt,+ nwa Saịmọn, ịrara ya nye,+