Jọn 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 (Jọn gbara àmà banyere ya, ee, o tiri mkpu n’ezie—ọ bụ ya kwuru ya—sị: “Onye na-abịa n’azụ m agafewo n’ihu m, n’ihi na ọ dị adị tupu mụ onwe m.”)+ Jọn 8:58 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 58 Jizọs sịrị ha: “N’ezie, n’ezie, ana m asị unu, Tupu a mụọ Ebreham, mụ onwe m adịrịla ndụ.”+ Ndị Kọlọsi 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ dịkwa tupu ihe ndị ọzọ niile,+ e mekwara ka ihe ndị ọzọ niile dịrị site n’aka ya,+
15 (Jọn gbara àmà banyere ya, ee, o tiri mkpu n’ezie—ọ bụ ya kwuru ya—sị: “Onye na-abịa n’azụ m agafewo n’ihu m, n’ihi na ọ dị adị tupu mụ onwe m.”)+