Ilu 26:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ị̀ hụwo onye maara ihe n’anya onwe ya?+ Olileanya dịịrị onye nzuzu+ karịa ka ọ dịịrị ya. 2 Ndị Kọrịnt 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ndị ọ bụ n’etiti ha ka chi nke usoro ihe a+ meworo ka uche ndị na-ekweghị ekwe+ kpuo ìsì, ka ìhè+ nke ozi ọma ahụ dị ebube+ banyere Kraịst, onye bụ́ onyinyo+ Chineke, wee ghara inwukwasị ha.+
4 ndị ọ bụ n’etiti ha ka chi nke usoro ihe a+ meworo ka uche ndị na-ekweghị ekwe+ kpuo ìsì, ka ìhè+ nke ozi ọma ahụ dị ebube+ banyere Kraịst, onye bụ́ onyinyo+ Chineke, wee ghara inwukwasị ha.+