Matiu 16:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ana m asịkwa gị, Ị bụ Pita,+ ọ bụkwa n’oké nkume a+ ka m ga-ewukwasị ọgbakọ m, ọnụ ụzọ ámá nke Hedis+ agaghịkwa aka ya ike.+ Mak 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Mmadụ iri na abụọ ahụ ọ họpụtara bụ Saịmọn, onye ọ kpọkwara Pita,+ Luk 6:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Saịmọn, bụ́ onye ọ gụkwara Pita,+ na Andru nwanne ya, na Jems na Jọn,+ na Filip+ na Batọlọmiu,
18 Ana m asịkwa gị, Ị bụ Pita,+ ọ bụkwa n’oké nkume a+ ka m ga-ewukwasị ọgbakọ m, ọnụ ụzọ ámá nke Hedis+ agaghịkwa aka ya ike.+