Ndị Rom 9:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 dị ka e dere, sị: “Lee! Ana m edo na Zayọn otu nkume+ ịsụ ngọngọ na oké nkume mmejọ,+ ma a gaghị emechu onye nwere okwukwe na ya ihu.”+ 1 Ndị Kọrịnt 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na mmadụ ọ bụla apụghị ịtọ ntọala ọzọ+ karịa nke a tọworo, nke bụ́ Jizọs Kraịst.+ 1 Ndị Kọrịnt 10:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ha niile ṅụkwara otu mmiri ime mmụọ ahụ.+ N’ihi na ha ṅụburu mmiri nke si n’oké nkume ime mmụọ+ nke so ha, oké nkume+ ahụ pụtakwara Kraịst.+ Ndị Efesọs 2:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 e wukwasịkwara unu n’elu ntọala+ nke bụ́ ndịozi+ na ndị amụma,+ ebe Kraịst Jizọs n’onwe ya bụ nkume isi nkuku e ji tọọ ntọala.+ 1 Pita 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 na “nkume ịsụ ngọngọ na oké nkume mmejọ.”+ Ha na-asụ ngọngọ n’ihi na ha na-enupụ isi n’okwu Chineke. Ọ bụ nke a mere e ji họpụta ha.+
33 dị ka e dere, sị: “Lee! Ana m edo na Zayọn otu nkume+ ịsụ ngọngọ na oké nkume mmejọ,+ ma a gaghị emechu onye nwere okwukwe na ya ihu.”+
4 ha niile ṅụkwara otu mmiri ime mmụọ ahụ.+ N’ihi na ha ṅụburu mmiri nke si n’oké nkume ime mmụọ+ nke so ha, oké nkume+ ahụ pụtakwara Kraịst.+
20 e wukwasịkwara unu n’elu ntọala+ nke bụ́ ndịozi+ na ndị amụma,+ ebe Kraịst Jizọs n’onwe ya bụ nkume isi nkuku e ji tọọ ntọala.+
8 na “nkume ịsụ ngọngọ na oké nkume mmejọ.”+ Ha na-asụ ngọngọ n’ihi na ha na-enupụ isi n’okwu Chineke. Ọ bụ nke a mere e ji họpụta ha.+