Abụ Ọma 104:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Onye mere ka ndị mmụọ ozi ya bụrụ mmụọ,+Meekwa ka ndị na-ejere ya ozi bụrụ ọkụ na-erepịa ihe.+ Matiu 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ekwensu wee hapụ ya,+ ma, lee! ndị mmụọ ozi bịara wee malite ijere ya ozi.+ Luk 22:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Otu mmụọ ozi nke si n’eluigwe pụtara ìhè n’ihu ya wee mee ka ọ dị ike.+