Ezikiel 1:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 A bịa n’otú ihe anọ ahụ dị ndụ dị, ha yiri icheku ọkụ nke na-ere ere.+ Ihe yiri ọwa ọkụ+ na-aga ihu na azụ n’agbata ihe ndị ahụ dị ndụ, ọkụ ya na-enwukwa enwu, àmụ̀mà sikwa n’ọkụ ahụ na-egbu.+ Ndị Hibru 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ̀ bụ na ha niile abụghị ndị mmụọ+ na-ejere ọha mmadụ ozi,+ ndị e zipụrụ ijere ndị ga-eketa+ nzọpụta ozi?
13 A bịa n’otú ihe anọ ahụ dị ndụ dị, ha yiri icheku ọkụ nke na-ere ere.+ Ihe yiri ọwa ọkụ+ na-aga ihu na azụ n’agbata ihe ndị ahụ dị ndụ, ọkụ ya na-enwukwa enwu, àmụ̀mà sikwa n’ọkụ ahụ na-egbu.+
14 Ọ̀ bụ na ha niile abụghị ndị mmụọ+ na-ejere ọha mmadụ ozi,+ ndị e zipụrụ ijere ndị ga-eketa+ nzọpụta ozi?