Ọrụ Ndịozi 1:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 ha wee sị: “Ndị Galili, gịnị mere unu ji guzoro na-ele anya na mbara igwe? Jizọs a, onye e si n’ebe unu nọ kpọgoro na mbara igwe, ga-esi otú a bịa,+ ya bụ, n’otu ụzọ ahụ unu hụrụ ya ka ọ na-abanye na mbara igwe.”
11 ha wee sị: “Ndị Galili, gịnị mere unu ji guzoro na-ele anya na mbara igwe? Jizọs a, onye e si n’ebe unu nọ kpọgoro na mbara igwe, ga-esi otú a bịa,+ ya bụ, n’otu ụzọ ahụ unu hụrụ ya ka ọ na-abanye na mbara igwe.”