1 Ndị Kọrịnt 15:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na abụ m onye kasị nta+ n’ime ndịozi, ekwesịghịkwa m ka a kpọọ m onyeozi, n’ihi na akpagburu+ m ọgbakọ Chineke. 1 Ndị Tesalonaịka 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Anyị anọghịkwa na-achọ otuto n’aka ndị mmadụ,+ ee e, ma ọ̀ bụ site n’aka unu ma ọ bụ site n’aka ndị ọzọ, ọ bụ ezie na anyị nwere ike ịbụ oké ibu arọ+ dị ka ndịozi Kraịst. 1 Pita 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ọ bụghịkwa ime ndị bụ́ ihe nketa nke Chineke+ dị ka ọ̀ bụ unu nwe ha,+ kama ghọọrọnụ ìgwè atụrụ ahụ ihe nlereanya.+
9 N’ihi na abụ m onye kasị nta+ n’ime ndịozi, ekwesịghịkwa m ka a kpọọ m onyeozi, n’ihi na akpagburu+ m ọgbakọ Chineke.
6 Anyị anọghịkwa na-achọ otuto n’aka ndị mmadụ,+ ee e, ma ọ̀ bụ site n’aka unu ma ọ bụ site n’aka ndị ọzọ, ọ bụ ezie na anyị nwere ike ịbụ oké ibu arọ+ dị ka ndịozi Kraịst.
3 ọ bụghịkwa ime ndị bụ́ ihe nketa nke Chineke+ dị ka ọ̀ bụ unu nwe ha,+ kama ghọọrọnụ ìgwè atụrụ ahụ ihe nlereanya.+