Ọrụ Ndịozi 9:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Otú ọ dị, Sọl matara banyere nkata ha kpaara ya. Ma ha na-echesikwa ọnụ ụzọ ámá nche ike ma ehihie ma abalị ka ha wee gbuo ya.+ Ọrụ Ndịozi 20:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mgbe ọ nọrọ ọnwa atọ n’ebe ahụ, o kpebiri isi na Masedonia laghachi, n’ihi na ndị Juu kpaara ya nkata+ mgbe ọ nọ na-achọ iso ụgbọ mmiri gawa Siria.
24 Otú ọ dị, Sọl matara banyere nkata ha kpaara ya. Ma ha na-echesikwa ọnụ ụzọ ámá nche ike ma ehihie ma abalị ka ha wee gbuo ya.+
3 Mgbe ọ nọrọ ọnwa atọ n’ebe ahụ, o kpebiri isi na Masedonia laghachi, n’ihi na ndị Juu kpaara ya nkata+ mgbe ọ nọ na-achọ iso ụgbọ mmiri gawa Siria.