Ọrụ Ndịozi 21:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Mgbe o nyesịrị ya ikike, Pọl guzo n’elu ebe ahụ e si arịgo n’ụlọ feere+ ndị ahụ aka. Mgbe ebe niile dara jụụ, ọ gwara ha okwu n’asụsụ Hibru,+ sị:
40 Mgbe o nyesịrị ya ikike, Pọl guzo n’elu ebe ahụ e si arịgo n’ụlọ feere+ ndị ahụ aka. Mgbe ebe niile dara jụụ, ọ gwara ha okwu n’asụsụ Hibru,+ sị: