Ọrụ Ndịozi 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ka ọ nọ na-eme njem, ọ bịaruru Damaskọs nso. Mgbe ahụ, ìhè si n’eluigwe nwuo gburugburu ya na mberede,+ Ọrụ Ndịozi 26:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 n’etiti ehihie n’okporo ụzọ, eze, ahụrụ m ìhè karịrị mgbukepụ nke anyanwụ ka o si n’eluigwe nwuo gburugburu mụ na ndị so m na-eme njem.+
3 Ka ọ nọ na-eme njem, ọ bịaruru Damaskọs nso. Mgbe ahụ, ìhè si n’eluigwe nwuo gburugburu ya na mberede,+
13 n’etiti ehihie n’okporo ụzọ, eze, ahụrụ m ìhè karịrị mgbukepụ nke anyanwụ ka o si n’eluigwe nwuo gburugburu mụ na ndị so m na-eme njem.+