Jọn 18:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ha wee zaa ya, sị: “Ọ bụ Jizọs onye Nazaret.”+ O wee sị ha: “Ọ bụ m.” Judas, onye na-arara ya nye,+ sokwa ha guzoro. Ọrụ Ndịozi 9:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 O wee sị: “Ị̀ bụ onye, Onyenwe anyị?” Ọ sịrị ya: “Abụ m Jizọs, onye ị na-akpagbu.+ Ọrụ Ndịozi 26:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ma asịrị m, ‘Ònye ka ị bụ, Onyenwe anyị?’ Onyenwe anyị wee sị, ‘Abụ m Jizọs, onye ị na-akpagbu.+
5 Ha wee zaa ya, sị: “Ọ bụ Jizọs onye Nazaret.”+ O wee sị ha: “Ọ bụ m.” Judas, onye na-arara ya nye,+ sokwa ha guzoro.